Egedege
[00:09.06] Mastaa
[00:10.99] Larry Gaga!
[00:12.24] Ijele eluwego
[00:12.99] Óbú mú na onye ga agba egwu e...
[00:14.98] Óbúdú mú na onye ga agba egwu
[00:16.48] Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e...
[00:18.74] Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O...
[00:21.98] Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e.
[00:25.24] Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem
[00:27.98] Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e
[00:30.99] Dorima eh...
[00:34.23] Ín'eme guy, Achorom Ima? Aiyo...
[00:36.98] Ochongonoko, Achorom Ima? Aiyo...
[00:39.74] Igbagoro gbada, Achorom Ima? Aiyo...
[00:42.48] Ichowa ima ije na nke emma (Aiyo)
[00:45.26] Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)
[00:47.98] Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)
[00:50.98] Theresa ónúora n'akporibe egwu (Aiyo)
[00:53.73] Larry Gaga ihewe ejewe eme
[00:55.98] Ína eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abia
[00:58.48] And I ensure tablum, desa bottle menú nga ala
[01:01.48] Īhangia menú malú na akp'aza aya nza
[01:04.23] Ósó na pounds ama nga, just malú n'alert ama mba
[01:06.98] Nwa hapú Ife ha kóli Yi (koli yi)
[01:09.23] Búyem egu Kam doli yi (doli yi)
[01:10.23] Óbia n'ógbó mtólú yi
[01:11.23] N'amacha Maka mcholi yi
[01:12.74] Just maka na I wan jolli
[01:13.99] Osim, you not the one for me
[01:15.48] Okwa izalómú mgbe mpkoli Yi
[01:16.73] Je gwanúm Ife mmeli yi (ebe!)
[01:19.24] Ijele eluwego
[01:20.24] Óbú mú na onye ga agba egwu e...
[01:21.73] Óbúdú mú na onye ga agba egwu
[01:24.23] Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e...
[01:27.48] Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O...
[01:29.73] Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e.
[01:32.49] Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem
[01:35.23] Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e
[01:38.48] Dorima eh...
[01:39.99] Aiye yeyeyeyeyeye!
[01:40.98] N'etelum egwu (n'etelum egwu), N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
[01:47.23] Biawalume (biawalume) Gbashiashiwe
[01:47.98] Ashimú n'etelum egwu (n'etelum egwu)
[01:48.98] N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
[01:50.24] Chishialume
[01:51.73] Shashiwe
[01:52.99] Imakwa n'ihe nkena akaliam aka e
[01:55.73] Ejebe ejebe, anaba anaba ebuluya jewe
[01:58.49] Imakwa na nwa nkena emeluom alú e...
[02:01.48] Ocha k'omaka, nke gi amaka, ima n'imaka
[02:04.28] Abúó, ató, anó, ise, isi, asa(asa)
[02:06.74] From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k'ó bazaar
[02:09.23] Show the money by the bag (the bag)
[02:10.73] Mti olum, ónó na bar (bar)
[02:11.99] Akpchigom, voice mú akpochigo Kam enwezili catarrh
[02:14.73] Nwa hapù Ife akóli yi (koli yi)
[02:16.24] Búyem egu Kam doli (doli yi)
[02:17.49] Óbia n'ógbó mtótú yi
[02:18.98] N'amacha Maka mcholi yi
[02:20.24] Just maka na I wan jolli
[02:21.73] Osim, you are not the one for me
[02:23.23] Okwa izalómú mgbe mpkoli yi
[02:24.48] Je gwanúm ife mmeliyi (ebe!)
[02:26.74] Ijele eluwego
[02:27.73] Óbú mú na onye ga agba egwu e...
[02:29.48] Óbúdú mú na onye ga agba egwu
[02:31.74] Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e...
[02:34.98] Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O...
[02:37.49] Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e.
[02:40.73] Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem
[02:43.23] Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e
[02:46.24] Larry Gaga ngi k'egwu n'akpó
[02:48.73] Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e
[02:51.99] Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o
[02:54.48] Flavour nwanne mú n'ijele mú n'elu e
[02:57.74] Anyi g'anwúzili egwu, ónú ego n'asi nwannemú
[03:00.48] N'ijele eluwego óbú mú n'onye ga agba egwu e
[03:03.23] Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o
[03:05.75] Ndióma mji abulumba n'ijele mú n'elu e
[03:08.98] Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o
[03:11.48] Phyno bianú e, mú n'onye g'agba egwu e
[03:14.73] Dorima eh
[03:17.49] Ife onye we ko jia fe aka
[03:20.23] Ife di mma adi mma
[03:21.73] Larry Gaga
[03:22.73] Theresa Onuorah na'gwu agú egedege
[03:25.23] Flavor na Phyno
[03:28.73] Máná ndí be anyí sí na
[03:29.99] Onye óbuná na lu onyé karílí anyá
[03:32.74] Ná émé gíní?
[03:33.24] Oná ékílí e kílí
[03:34.73] Ife etúrú agó abú úsá
[03:35.98] Ekene múnú
[03:37.73] Afámú bu Pete Edochie
[03:39.49] Aná akpóró mu Ebubedike
